ỊKWALITE ASỤSỤ IGBO SITE N'IJI NTANEETI
Abstract
Asụsụ bụ ụgbọ nke bu mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ nnukwu onyinye Chukwu nyere mmadụ. Nchọcha a nke isiokwu ya bụ "Ụzọ a ga-esi kwalite Asụsụ Igbo site n'iji ntaneeti" bụ ihe kpalitere ya bụ n'ihi anaghị enweta ụsa nyere ọtụtụ ajụjụ gbasara asụsụ Igbo n'igwe ntaneeti, nsogbu ndị mmadụ na-enwe n'ebe ọ gbasara iji igwe ntaneeti arụ ọrụ. Ebumnobi nchocha a bu ileba anya n'ịchọpụta ọnọdụ asụsụ Igbo, tinyere ihe dị iche iche a ga-eme ka asụsụ Igbo gbanye mgbọrọgwụ na ntaneeti. A gara n'ọba akwụkwọ ịchọpụta ihe dị iche iche gbasara isiokwu a. Usoro nchọcha gbasoro bụ usoro sovee, a gbara ụfọdụ mmadu ajụjụ ọnụ gbasara isiokwu nchọcha a. Ihe a chọpụtara gunyere: Ntaneeti ga-enyere ndị Igbo aka n'iwelite asụsụ Igbo n'ogo mba dị iche iche ga-enwe mmasi ịmụ ya site n'iji ntaneeti. Nchọcha a ga-enyere ọtụtụ mmadụ aka ma ụmụ akwụkwọ, ndị nkụzi, gọọmenti na ọhaneze gbaa gburugburu n’inwe mmasị n’asụsụ Igbo na iji ya na-arụ ọrụ nn ntaneeti. Nchọcha a bụ ahịa ọma na-ere onwe ya n'ihi n'ihe ọma n'anya gbara akwụkwọ, n'ihi n'ihe a na-ekwu maka ya metụtara ọtụtụ mmadụ maka n'ọtụtụ ihe ndị anyị na-eme n'ụbọchị taa bụ nke e si n'igwe ntaneeti eme.
Keywords
Full Text:
PDFReferences
Ajayi, C. and Onyelayo, B. (2007). Journal of Nigerian Language and Culture. Owerri: Association of Promoting Nigerian language and culture. Vol. 6. Pp. 109-117
Anigbogu, P.N., Mbah, B.M. and Eme, C. (2010). Introduction to linguistics. Awka: Amaka Dreams.
Armstrong, T. (1994). Multiple Intelligence in the Classroom. Alexandria, VA: Association for Supervision and Curriculum Development.
Audu, C. (2006). “Internet availability and use by Postgraduate Students of University of Nigeria, Nsukka”.
Bloch, B. and Trager, G.L. (1942). Outline of Linguistics Analysis. Baltimore: Linguistics Society of America.
Bryman, A., and Bell, E. (2011). BusinessResearch Methods (3rd Edition ed.): Oxford
Corder, S. (1975). “Error Analysis, Interlanguage and Second Language Acquisition (Survey Article).” Language Teaching and Linguistics Abstracts. Pp. 201-218
Edward, A. (1976). Culture, Class, and Context: Education and the Sociology of Language. Heinemann Educational Books.
Ejiofor P. (2009). Ibeku Ndị Igbo Maka Asụsụ Igbo. Awka: Valid Publishers.
Emenanjo, E. N. (2005). “ICT, globalization & the Future of Human Language.” In Ndimele (ed.) Globalization & the study of languages in Africa. Port Harcourt: Grand Orbit Communications & Emhai Press. Pp. 1-18
Ezikeojiaku P.A. (1989). Fonoloji na Ụtọasụsụ Igbo. Ibadan: Macmillan Nigeria.
Greenbreg J. H. (1955). Studies in African Linguistic Communication. New Haven: Compass Publishers.
Hellebrandt, J.(1999). “Virtual Collaborations in the Spanish Class from e-mail to web design and CD- Rom development” Journal of Educational Computing Research. Pp.59-70.
Hussain, I. (2012). A study to Evaluate the Social Media Trends among University Students. Proc. Soc. Behave. Sci. Pp. 639-645.
Isayev, M. (1977). National Language is the USSR: Problems and Solutions. Moscow: Progress Publications.
Lado, R. (1957). Linguistics Across Culture: Applied linguistics for language teacher’s. U.S.A: University of Michigan Press.
Lam, L. (2000). “L2 literacy and Design of the Self. A Case Study of a Teenager Writing on the Internet” TESOL Quarterly 34(3) 457-482
Martin, C. and Schell, B. (2006). Webster’s New World Hacker Dictionary. https://www.speedersoftware.com/cheats/hacks Accessed 31/5/2022.
Mcleod, S. (2008). “Social Roles and Social Norms.” Simply psychology.org/social-roles html. https://www.simplypsychology.org Accessed 16/5/2022.
Mclntosh, A. and Stevens P. (1964). The Linguistics Sciences and Language Teaching. Britian: Longman.
Molteram G. (1992). “Authorising Tools and Teacher Training or Call, system.” Pp.151-160
Ngoesi M.C. (2004). Mchikọta ihe Ọmụmụ nke Asụsụ Igbo. Enugu: Optimal.
Ndimele O. (2005 ed) Globalization and the study of languages in Africa. In Obioma B.E and Uchamma J.A. The Mass Media in Developing and Enhancing Attitudes towards Nigerian languages. The past, the present and the future. Port-Harcourt: Grand Orbit Communication and Emhai press, pp 89-99.
Nwaozuzu, G.I. (2015). “Agbambo Ndi Igbo na Nkwalite Asụsụ na Omenala ha 9th Memorial lecture in Honour of Chief F.C Ogbalu.” Onitsha: Varsity Publishing Company in association with Nnamdi Azikiwe University Awka.
Ofomata, C. (2007). Ndezu utoasusu Igbo: Usoro nkuzi na omumu nke UBE. Enugu: Format Publishers (Nig.) Ltd.
Okorji, C. A. Eme, & G. S. Omachonu (Eds.), Contemporary Issues in Linguistics and Languages: A Festchrift in Honour of Prof. Clara Ikekeonwu at 65 (pp. 378-388). Enugu: Rossen Publications Ltd.
Richards, J. C., & Rodgers, T. S. (1995). Approaches and methods in language teaching. Cambridge: Cambridge University Press.
Sahin, Y.G., Balta S., Ercan T. (2010). “The use of Internet Resources by University Students during their Course Projects Elicitation: A Case Study of Turkey.” Online J. Education Technology. https://www.researchgate.net Accessed 21/5/2022.
Sapir, E. (1921). Language: An Introduction to the Study of Speech. United Kingdom: Blackwell Publishers.
Seinda, A. (1985). Literary Appreciation. Ibadan: Onibanoje Press & Book Industry.
Shitta, M.B.K. (2002). The Impact of Information Technology on Vocational and Technology Education for Self Reliance 1(1). https://iproject.com.ng Accessed 21/5/2022.
Sindaire, J. (Eds). (1992). BBC English Dictionary. London BBC English Harper. Collins Publishers.
Ward, G. (1996). “On the Discourse Function of Right Ward Movement in English.” In Adele Goldberg (ed). Conceptual Structure Discourse and Language Stanford University Center for the Study of Language and Information. https://faculty.wcas.northwestern.edu Accessed 21/5/2022.
Will, B., and Jeffrey, E. (2019). Introduction to information and communication Technology. https://openbookprojectnet Accessed 21/5/2022.
Zoe (2010) Technology reporter, BBC News Published 16 August 2010
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2022 Chidimma Angela Ekeh, Ifeyinwa Cordelia Isidienu (PhD)
ISSN (PRINT): 2734 - 2522
ISSN (ONLINE): 2734 - 2514
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.